Chioma Igwe
Ọdịdị
Chioma Igwe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
obodo maka egwuregwu | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Chioma |
aha ezinụlọ ya | Igwe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Julaị 1986 |
Ebe ọmụmụ | San Mateo |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ebe agụmakwụkwọ | University of San Francisco |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Chioma Nisa Igwe (amụrụ na Julaị 21, 1986) bụ oṅye America bụbu onye na-agba bọọlụ n'etiti. Nwa amaala San Mateo, California bụbu oṅye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị U-20 nke United States.
Site na 2011/12 ruo 2014/15 ọ gbara bọọlụ na German Bundesliga maka Freiburg.[1] Na Mee 2015, a mara ọkwa na Igwe sonyeere SC Sand.[2]
Nna Igwe gbara bọọlụ na otu egwuregwu bọọlụ mba Naijirịa mgbe ọ gbachara bọọlụ n' Mahadum San Francisco (1975 ruo 1979).[3] Aha ya "Chioma" pụtara "Chineke dị mma" n'asụsụ Igbo.[4]
Ka ọ na-erule ngwụcha oge 2016/17, ọ kwupụtara ezumike nká ya na bọọlụ ọkachamara, mgbe ọ dị afọ 30.
- ↑ Freiburg holt drei neue (May 2, 2011). Archived from the original on March 9, 2016. Retrieved on May 2, 2011.
- ↑ Frauenfußball-Bundesligist SC Sand holt Kober und Igwe (May 27, 2015). Archived from the original on September 24, 2015. Retrieved on October 24, 2022.
- ↑ Chioma Igwe Bio. University of California Official Athletic Site. Retrieved on February 13, 2015.
- ↑ Chioma. Baby Names. Retrieved on February 14, 2015.