Gaa na ọdịnaya

Chioma Ude

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Chioma Ude
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoChioma Ude Dezie
Aha enyereChioma Dezie
Aha ezinụlọ yaUde Dezie
Aha njirimaraFirst lady of African Media Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego, philanthropist, omee, entertainer Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Nigeria Dezie
Ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
Ọrụ ama amaAfrica International Film Festival Dezie
Onye isi ocheAfrica International Film Festival Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Chioma UdeAudio bụ onye na -ahụ maka ihe gbasara ntụrụndụ na Naịjirịa. N'afọ 2010, ọ hibere emume Afrịka International Film Festival, mmemme ihe nkiri a na -eme kwa afọ na Naịjirịa.

Ude hiwere AFRIFF na 2010 dị ka nhiwe iji zụọ ndị mmadụ n'otu n'otu na fim wee mepee ma bụrụ usoro mkpata ego nye ọha. [1] Na ogbako ntụrụndụ Naịjirịa, o kwuru na enweghị ike nke ndị na-eme ihe nkiri ụmụ amaala igosipụta asụsụ, akụkọ na irighiri ọdịbendị nke ndị Naịjirịa n'ime ihe nkiri bụ ya kpatara enweghị nturu ugo nhọpụta maka Academy Awards . [2] N'ọnwa Ọktoba afọ 2016, ya na ndị ụlọ ọrụ kwurịtara maka AFRIFF na Lagos, nke ọ kọwara na ebumnuche ya bụ ime ka amata maka uru na ọdina dị n'ihe nkiri sinima nke Afrịka. [3]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Ude nwere asambodo maketin site na Mahadum Naịjirịa, Nsukka . [4]

Nrụ̀tụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Michael Abimboye (December 2015). "AFRIFF Set To Be Most Vibrant Film Festival". naij.com. Retrieved 5 October 2016.
  2. Solomon Nda-Isaiah (26 April 2015). "Why Nollywood Is Not Recognised At The Oscars - Chioma Ude". Leadership.ng. Archived from the original on 5 October 2016. Retrieved 5 October 2016.
  3. Chidumga Izuzu (3 October 2016). "AFRIFF boss attends interactive session with Chairman of Institut Choiseul". pulse.ng. Archived from the original on 4 October 2016. Retrieved 5 October 2016.
  4. OVWE MEDEME (12 October 2014). "How AFRIFF is growing African movies – CHIOMA UDE". thenationonlineng.net. Retrieved 5 October 2016.