Christadelphian

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Christadelphian Hall, Bath.

Christadelphian (Umunna nwoke na ụmụnna nwanyị n’ime Kraist) bụ nzuko ndi oyiri-Kraist (Christian) a toro nto-ala ya na afo 1848. Na ubochi taa, e nwere madu puku iri isii no na mba di otu naari na iri abuo n’uwa niile na-eso ogbako a.[1]

References[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  1. BBC Religions: Christadelphians