Christelle Nyepel
Ọdịdị
Christelle Nyepel
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Olive |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Jenụwarị 1995 |
Ebe ọmụmụ | Malabo |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | Equatorial Guinea women's national association football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Olive Christelle Ngo Nyepel ( onye amụrụ n'abalị̀ iri na isii nke ọnwa Jenụwarị n'afọ 1995), nke a maara dị ka Christelle Nyepel, bụ onye na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba egwuregwu ọ̀nọ̀ n'etiti. A mụrụ ya ma zụlite ya na Cameroon, ọ bụ nwa amaala Equatorial Guinea ma na-egwuri egwu maka otu ụmụ nwanyị nke mba ahụ. Ọ bụ otu n'ime ndị otu Equatorial Guinea na 2011 FIFA Women's World Cup, na-mpụta ugboro atọ. Na klọb ọ gbara bọọlụ nye Estrellas de E'Waiso Ipola na Equatorial Guinea.[1][2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Official squad list 2011 FIFA Women's World Cup. FIFA (17 June 2011). Archived from the original on 12 July 2011. Retrieved on 17 June 2011.
- ↑ Olive Christelle Ngo Nyepel. Soccerway. Retrieved on 23 September 2018.