Gaa na ọdịnaya

Christine Ayo Achen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Christine Ayo Achen
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịUganda Dezie
Aha enyereChristine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1983 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of Parliament of Uganda Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

Christine Ayo Achen nke a makwaara dị ka Achen Christine Ayo (amụrụ na 7 Julaị, na afọ 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nchịkwa nke Uganda.[1] Ọ bụ nwanyị nnọchi anya distrikti nke Alebtong na 10th parliament nke Uganda.[2] Ọ nwere njikọ na National Resistance Movement na-achịkwa otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1] Ọ bụkwa onye na-achọ ịbụ onye omeiwu nwanyị maka afọ 2021-2026 na Alebtong.[3]

Agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Christine nwere diplọma na ọmụmụ mmepe site na Nzamizi Training Institute of social development.[4]

Akụkọ ọrụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye omeiwu na ụlọ omeiwu nke Uganda kemgbe afọ 2016 ruo taa.[4] Ọ na-eje ozi na ọrụ ọzọ dị ka onye otu kọmitii na Gender Labour and Social Development na PAC ime obodo gọọmentị na Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda.[4] Ọ bụ onye otu Uganda Women Parliamentary Association nke 10th Parliament of Uganda.[5] Tupu ntuli aka nke afọ 2021, o nwere onye na-asọmpi maka oche nwanyị omebe iwu nke Alebtong District, Ms Barbra Akech.[6]

Ọ bụ otu n'ime ndị omeiwu vootu ee na ọgụgụ nke abụọ nke Iwu Ndezigharị Iwu na afọ 2017.[7][8][9][10]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ di.[1] Ọ bụ onye Anglịkan site n'okwukwe.[4]

  • Ndepụta nke ndị otu nke iri nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
  • Nzukọ omeiwu nke Uganda
  • Ógbè Alebtong
  • National Resistance Movement

Ebenside

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  2. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  3. ↑ "CHRISTINE ACHEN AYO, Aspiring Woman MP 2021–2026, ALEBTONG". www.ugandadecides.com (in Bekee). Retrieved 29 March 2021.
  4. 1 2 3 4 Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  5. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  6. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  7. ↑ "How MPs voted on the second reading of the Constitution Amendment Bill – Parliament Watch". parliamentwatch.ug. Retrieved 29 March 2021.
  8. ↑ "Where your MP stands on age limit debate". Daily Monitor (in Bekee). Retrieved 29 March 2021.
  9. ↑ Observer, The. "Age limit: How your MP voted". The Observer – Uganda (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 29 March 2021.
  10. ↑ "Parliament approves removal of presidential age limits, term limits reinstated". Nile Post (in Bekee ndị America). 21 December 2017. Retrieved 29 March 2021.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]