Chukwuka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ndị ama ama naza aha nna Chukwuka gụnyere:

Aha nna[dezie | dezie ebe o si]

  • Chioma Chukwuka, onye Naijiria na-eme ihe nkiri
  • Cyril Chukwuka Anyanwu, bishọp Anglican na Naịjirịa
  • Humphrey Chukwuka, onye isi ndị agha Naịjirịa lara ezumike nká
  • Okoli Chukwuka, onye Naijiria na-ebu ibu
  • Samuel Chibueze Chukwuka, Bishọp Anglican nke Chọọchị Naịjirịa
  • Utazi Chukwuka, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria

Aha e nyere ya[dezie | dezie ebe o si]

  • Chukwuka Onuwa Emmanuel, onye Naijiria na-agba bọọlụ