Gaa na ọdịnaya

Cissy Dionizia Namujju

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Cissy Dionizia Namujju
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịUganda Dezie
Aha enyereCissy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Julaị 1977 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of Parliament of Uganda Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

 

Cissy Dionizia Namujju (amụrụ na 15 Julaị 1977) bụ onye omeiwu Ugandan, na ọkachamara ICT.[1][2] Ka ọ na-erule Machị 2021, ọ na-eje ozi dị ka onye nnọchi anya nwanyị a họpụtara maka Lwengo District na omeiwu nke iri na otu nke Uganda. Na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ọ nwere njikọ na National Resistance Movement n'okpuru tiketi ya ọ gbara ọsọ na ntuli aka nke 2021.[1][2] Cissy jere ozi na Nzukọ nke iri nke Uganda n'okpuru otu òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị ahụ.[1][2]

Agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Cissy Dionizia Namujju nwetara asambodo agụmakwụkwọ nke Uganda (UCE) na 2005 na asambodo agụmụ ihe nke Uganda Advanced (UACE) na 2007 site na Modern Secondary School.[1][3] O nwere diplọma na Information Systems Management site na APTECH (2010).[1]

Cissy Namujju bụ onye nlekọta na AGOA Girls (2002-2003) tupu ọ rụọ ọrụ dị ka onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị maka State House (2003 - 2015). Kemgbe afọ 2016 ruo ugbu a ọ bụ onye omeiwu. Na Nzukọ Ndị Omeiwu nke iri nke Uganda, ọ na-eje ozi na Kọmitii Na-ahụ Maka Ihe Ndị Na-eme ná Mba Ọzọ na Kọmiti Sayensị na Teknụzụ.[1][4]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụbeghị di.[1][2] Ihe ntụrụndụ ya bụ egwuregwu na, ịgụ akwụkwọ.[1] Ihe Cissy nwere mmasị bụ ilekọta ndị agadi, ndị inyom di ha nwụrụ na ụmụ mgbei, ịkwalite ọrụ ugbo nke oge a na mmata obodo.[1]

  • National Resistance Movement
  • Onye omeiwu
  • Ógbè Lwengo
  • Nzukọ omeiwu nke Uganda
  • Ndepụta nke ndị otu nke iri nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 4 5 6 7 8 9 Parliament of Uganda. www.parliament.go.ug. Archived from the original on 2021-04-29. Retrieved on 2021-03-08.
  2. 1 2 3 4 NAMUJJU CISSY DIONIZIA (en-US). NRM - NETTECH RELIABLE MEDIA. Archived from the original on 2021-08-03. Retrieved on 2021-04-04.
  3. Kiyonga. NRM's Namujju retains MP seat after successful appeal (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2021-04-04.
  4. Hon. Namujju Cissy Dionizia (en-US). MPScan Uganda. Archived from the original on 2022-10-17. Retrieved on 2021-04-04.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]