Clara Klug
Ọdịdị
Clara Klug bu ónyé amụrụ na ubochi ịrị na isii na onwa Juun, n' afọ otú puku , narị itoolu na iri itoolu na anọ. Ọ bụ onye Germany na-adịghị ahụ ụzọ, ọ na-agba kwa ọsọ na-agba ịnyịnya ígwè na-agba kwa bọọlụ.[1] O mere egwuregwu Paralympic mbụ ya na afo puku abuo na ịrị na asatọ, Winter Paralympics maka Germany.[2][3] Klug kwuru na o nwetara ọla nchara n'asọmpi biathlon nke ụmụ nwanyị nke dị kilomita iri dị ka akụkụ nke afọ puku abuo na ịrị na asatọ Winter Paralympics. [4][5]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]onyé Njikọ mpụga
- ↑ Clara Klug | Nordic Paraski Team Deutschland (de). nordski.de. Archived from the original on 20 March 2018. Retrieved on 13 March 2018.
- ↑ Cross-Country Skiing | Athlete Profile: Clara KLUG – Pyeongchang 2018 Paralympic Winter Games (en). www.pyeongchang2018.com. Archived from the original on 14 March 2018. Retrieved on 13 March 2018.
- ↑ Biathlon | Athlete Profile: Clara KLUG – Pyeongchang 2018 Paralympic Winter Games (en). www.pyeongchang2018.com. Archived from the original on 13 March 2018. Retrieved on 13 March 2018.
- ↑ Biathlon | Results Women's 10km – Visually Impaired – Pyeongchang 2018 Paralympic Winter Games (en). www.pyeongchang2018.com. Archived from the original on 13 March 2018. Retrieved on 13 March 2018.
- ↑ dpa. "Biathletin Klug holt Bronze in Pyeongchang", Münstersche Zeitung. Retrieved on 13 March 2018. (in de)