Gaa na ọdịnaya

Claudine Komgang

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Claudine Komgang
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịKameroon Dezie
Obodo maka egwuregwuKameroon Dezie
Aha enyereClaudine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Eprel 1974 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres Dezie
So na2000 Summer Olympics Dezie

Claudine Komgang-Fotsing (amụrụ n'abalị iri abụọ na otu n'ọnwa Eprel n'afọ 1974) bụ onye Cameroon na-agba ọsọ lara ezumike nká bụ onye ọkachamara na mita 400.

O meriri nrite ọla edo na afọ 2000 African Championships. O mekwara asọmpi na afọ 1999 World Championships na afọ 2000 Summer Olympics n'erughị nke ikpeazụ.

Oge kachasị mma ya bụ 50.73 sekọnd, nke o nwetara na Julaị, na afọ 2000 na Mexico City.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]


Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Claudine Komgang at World Athletics