Clement Adebooye
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Clement |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1966 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Osun |
ọrụ ọ na-arụ | ọkà mmụta sayensị, academic |
Clement Adebooye (amuru n'abalị iri na asatọ nke ọnwa December ) [1] bu onye prọfesọ Naijiria gbasara fisiọlọjị ihe ọkụkụ . Ọ bụ osote onye isi nke anọ nke Osun State University . [1] [2] [3] Clement Adebooye (amuru n'abalị iri na asatọ nke ọnwa December ) [1] bu onye prọfesọ Naijiria gbasara fisiọlọjị ihe ọkụkụ . Ọ bụ osote onye isi nke anọ nke Osun State University . [1] [4] [5] Clement Adebooye (amuru n'abalị iri na asatọ nke ọnwa December ) [1] bu onye prọfesọ Naijiria gbasara fisiọlọjị ihe ọkụkụ . Ọ bụ osote onye isi nke anọ nke Osun State University . [1] [6] [7]
Ihe mmepụta
[dezie | dezie ebe o si]N'ịbụ onye nwere ihe karịrị oge afọ iri abụọ n'ọrụ agụmakwụkwọ , Prof. Adebooye ejirila ọnọdụ ọkwa ọrụ dị iche iche, gụnyere osote Vice-Chancellor, Provost / Dean, Director, na Onyeisi nke ngalaba agụmakwụkwọ na UNIOSUN.
Ọ bụ Prọfesọ kacha elu na Mahadum Obafemi Awolowo na ngalaba mmepụta ihe na nchekwa ihe ọkụkụ tupu e họpụta ya. [8]
O nweburu ọkwa dịka onye nhazi ọrụ mpaghara nke gọọmentị Canada Projects na West Africa, odeakwụkwọ ukwu nke African-German Network Excellence in Science (AGNES), na onye nnọchiteanya sayensị maka German Government Humboldt Foundation. [9]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 UNIOSUN appoints Adebooye as fourth substantive VC (en-GB). Tribune Online (2022-01-04). Retrieved on 2022-01-19.
- ↑ Obarayese (2022-01-04). UNIOSUN gets new VC, Odunayo Adebooye (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2022-01-19.
- ↑ UNIOSUN appoints 55-year-old Prof Clement Adebooye 4th substantive VC (en-US). Punch Newspapers (2022-01-04). Retrieved on 2022-01-19.

- ↑ Ogwo (2022-01-04). Clement Adebooye emerges UNIOSUN new VC (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2023-02-15.
- ↑ Obarayese (2022-01-04). UNIOSUN gets new VC, Odunayo Adebooye (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2023-02-15.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị osote onyeisiala na Naijiria
- University of Osun