Jump to content

Cleret

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Cleret bụ onye mbà Amerika n'emepụta ihe na ụdị Squeegees na ngwa ahịa ndị metụtara ya nke dị na Lake Oswego, Oregon. Squeegee mbụ nke ụlọ ọrụ ahụ meriri International Design Excellence Award site na Industrial Designers Society of America, ma nọrọ na nchịkọta n'adịgide adịgide nke Smithsonian Institution.

Akụkọ ihe mere eme

[dezie | dezie ebe o si]

Hanco Inc. tọrọ ntọala n'afọ 1987 site n'aka Alan Hansen na Lake Oswego, Oregon, iji mepụta Cleret squeegees. [1][2] E mechara gbanwee aha ụlọ ọrụ ahụ ka ọ bụrụ Cleret.

Hansen malitere imepụta Cleret squeegee n'afọ 1986.[1][2][3] N'oge ahụ, ọ bụ onye nduzi nke nyocha ụlọ ọrụ na Nike, Inc., na Louisiana Pacific Corporation tụpụ nke ahụ. [4][5] Mgbe afọ abụọ nke ịrụ ọrụ na echiche maka squeegee mara mma, Hansen goro Beaverton, Oregon-based Ziba Design, nke Sohrab Vossoughi guzobere n'afọ 1984. [4] Hansen tinyere $ 10,000 nke ego nke ya iji kwụọ Ziba iji mepụta ihe ga-aghọ Cleret Glass Cleaner. [2][5] Aha akara Cleret sitere na "clear-it" ma bu n'uche ka ọ dị elu. [6]

Usòrò:Cleret Squeegee 1989.jpg
Cleret squeegee mbụ (1989), na nchịkọta na-adịgide adịgide nke Smithsonian Institution.

Ụlọ ọrụ ahụ mepụtara $ 14,000 na ahịa n'afọ 1989, na ihe karịrị $ 1 nde n'afọ mbụ ya n'ahịa, na 80% nke ahịa n'abịa site na katalọgụ dị elu dị ka Hammacher Schlemmer . [2][5] Ọ n'enweta ego ruru nde $ 16 kwa afọ site na afọ nke abụọ ya n'ahịa.[7] N'afọ 1990, Hansen si n'ụlọ ya kwaga n'ọfịs dị na Water Tower na mpaghara Johns Landing nke Portland.[5] N'oge ahụ, Hansen hapụrụ ọrụ ya na Nike iji lekwasị anya n'iwu Clearer, na-aga n'ihu n'elekọta ma n'emepụta ngwa ahịa ọhụrụ maka ụlọ ọrụ ahụ.[4] N'afọ 1991, Cleret gbasaa karịa United Steetị, dịka ewepụtara ya na mba Canada, Europe na Japan.[2]

N'afọ 1989, mgbe ọ ka bụ prototype, squeegee bụ otu n'ime ngwa ahịa iri na abụọ iji merie Industrial Design Excellence Award site na Industrial Designers Society of Amerika.[1] E rere squeegee ahụ na ụlọ ahịa onyinye nke Museum of Modern Art na mba New York City.[2][7] N'afọ 1997, Cleret squeegee mbụ site n'afọ 1989 g'esonye na nchịkọta n'adịgide adịgide nke Smithsonian Institution dị ka akụkụ nke nchịkọta Product Design na Decorative Arts. [4][8]

  1. 1.0 1.1 1.2 Paula Deitz, "Top New Designs Share an Old Trait – Simplicity," The New York Times, September 3, 1989.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 2.5 Ron Gasbarro, "Ideas," The Washington Post, September 14, 1990.
  3. John Pierson, "This Device Could Change The Minds Of Those Who 'Don't' Do Windows," Chicago Tribune, November 5, 1989.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 Laura Oppenheimer, "Portland's Ziba Design, where art meets science, turns 25," The Oregonian, August 1, 2009.
  5. 5.0 5.1 5.2 5.3 Susan Hauser, "Lake Oswego resident cleans up with new squeegee," The Oregonian, October 28, 1990.
  6. Michael Rose, "Hansen cleans up," Portland Business Journal, vol. 8, no. 23, August 5–11, 1991, pp. 1, 11.
  7. 7.0 7.1 William B. Gartner and Marlene G. Bellamy, Creating the Enterprise, Mason, OH: Thomson Higher Education, 2009, chapter 8, p. 257.
  8. "Cleret Squeegee, 1989," cooperhewitt.org, 1997.