Climate Severity Index

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nkọwa nke ịdị njọ nke ihu igwe dị site na otu ruo otu narị. Otú mkpụrụ bụ nke kachasị njọ na otu narị bụ nke kachasị sie ike.[1] Nkọwa nke ịdị njọ nke ihu igwe bụ oke dị n'etiti ihe na-egosi ihu igwe a hụrụ na ihe na-ahụ màkà ihu igwe.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Climate Severity | The Canadian Encyclopedia. www.thecanadianencyclopedia.ca.
  2. Definition - Climate severity index | Insee (fr). Insee.fr (2016-10-13). Retrieved on 2022-09-20.