Clouds of Smoke (ihe nkiri 2007)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Clouds of Smoke bụ ihe ngosi nkè Fatmir Terziu duziri ma mepụta.[1] Ọ na-enyocha ihe na-adịbeghị anya nke okpomọkụ ụwa ma jụọ ọtụtụ ajụjụ gbụrụ-gbúrụ ébé obibi. Ọ na-elekwasị anya na mmebi gbụrụ-gbúrụ ébé obibi nke Albania kpatara, ọkachasị ọbọdọ mmepụta ihe kachasị ukwuu, Elbasan. Ihe ngosi ahụ malitere dị ka mmekorita ya na Ngalaba Na-ahụ Màkà Gbụrụ-gbúrụ Ébé Obibi, Nri na Mmekọrịta Ime Ọbọdọ (DEFRA), e mepụtara ya màkà ebumnuche nke ịkụziri ụmụ akwụkwọ na Mahadum London South Bank. A họọrọ ya ka egosiputa ya na Curzon, London, ihe ngosi mbụ nke ónyé nduzi Albania duziri ka a họrọ ya.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Film. British Council Film: Clouds of Smoke. film.britishcouncil.org. Retrieved on 2018-08-05.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]