Club Quilox

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Klọb Quilox bụ ụlọ oriri na ọṅụṅụ abalị mara mma na Victoria Island, Lagos nke Shina Peller, nwa afọ obodo Lagos, nwere. N'emume mmeghe, Peller kwuru na "mgbalị ahụ bịara n'ihi mkpali inye ebe kwesịrị ekwesị na nke mara mma ebe ndị Naijiria hụrụ ntụrụndụ n'anya nwere ike izu ike ma nwee obi ụtọ. Ọ gbakwunyere na Club Quilox bụ ụlọ ọrụ dị elu n'ụwa nke enwere ike iji ya tụnyere ụlọ oriri na ọṅụṅụ abalị ndị ọzọ na-eduga n'ụwa. N'ịbụ nke bi n'ime nnukwu ụlọ, Club Quilox na-arụkwa ụlọ oriri na ọṅụṅụ na ụlọ mmanya. Ọ meghere N'afọ 2013, dị ka otu n'ime nnukwu ụlọ oriri na ọṅụṅụ abalị kachasị ọnụ na Naịjirịa.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]