Colonel Dinar
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Chad |
| Aha pseudonym | Colonel Dinar |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Niǧāmīnā |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 18 Febụwarị 2020 |
| Ebe ọ nwụrụ | Kousséri |
| Ebe olili | Niǧāmīnā |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, French |
| Ọrụ ọ na-arụ | humorist |
Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.
Colonel Dinar (aha ihe nkiri nke Abdelsalam Mahamat) (1987 ruo 18 Febụwarị 2020) bụ onye na-eme ihe ọchị na Chad.[1]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Nwa nke abụọ a mụrụ n'ezinụlọ ya, Dinar hapụrụ ụlọ akwụkwọ mgbe ọ chọpụtara nkà ya na ihe ọchị. Ọ malitere ime ihe nkiri ma sonye na mmepụta mbụ ya n'afọ 2008. Ihe ngosi izizi ya n'elu ikpo okwu mere na Institut français du Tchad n'afọ 2012.[2] Mgbe ahụ, ọ malitere ihe ngosi na-atọ ọchị, na ihe omume ndị dịka Africa stand up na Parlement du rire. Ọ na-emekarị ihe nkiri nke onye colonel na-ahụ mba n'anya.[3]
N'abalị iri na asatọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2020, ndị ikom abụọ na-anwa izuru ekwentị ya mara Colonel Dinar mma n'isi na obi mgbe ọ na-alaghachi Chad site na ihe ngosi na Cameroon.[4] E liri ya na 19 Febụwarị 2020 na Cimetière de Lamadji na N'Djamena .
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Assassinat de colonel Dinar : " Le Tchad perd un grand fils de la culture ", Moussa Faki Mahamat (French). Tchadinfos.com (20 February 2020).
- ↑ Culture : mort à 33 ans, Colonel Dinar laisse deux orphelins (French). Tchadinfos.com (19 February 2020). Archived from the original on 17 June 2021. Retrieved on 20 June 2022.
- ↑ Assassinat du Colonel Dinar : A la découverte d’un homme au parcours artistique atypique (French). Tournaï Web Medias (19 February 2020). Archived from the original on 15 August 2022. Retrieved on 20 June 2022.
- ↑ Mort de l'artiste tchadien Colonel Dinar : que s'est-il passé (French). Alwihda (18 February 2020).