Comfort Annor
Comfort Annor | |
|---|---|
| Born | Comfort Otubea Adukrom,Eastern Region |
| Died | |
| Citizenship | Ghanaian |
| Occupation | Gospel Musician |
| Title | Deaconess of Pentecost Church[1] |
| Children | 6 |
Comfort Annor (1949 - 22 Febụwarị 2015) bụ onye na eti egwu nke a maara maka olu ya pụrụ iche, na-agbanwe n'etiti mezzo-soprano na contralto na 90s.[2][3]
Comfort Annor nke a makwaara dị ka Ama Otu Bea bụ onye nyere oKwa Deaconess na Chọọchị Pentikọst. ma obu onye Kasoa Bawjiase na mpaghara etiti nke Ghana. Madam Comfort nwere ụmụ asaa.[4]
Ọ nwụrụ na 22 Febụwarị 2015 na Okomfo Anokye mgbe ọ dị afọ iri isii na isii.[5][6][7] Ọ bụ ezie na a maghị ihe kpatara ọnwụ ya, a na-ekwu na ya na oria imeju ihe akụrụ na alu ogu kemgbe oktoba 2014.[8]
A maara Madam Comfort nke ọma maka egwu ya nwuru ewu ana akpo "Asaase Dahɔ Gyan", "W'awo Me ɔba", "Abraham Sarah", "Mewo Agyapadeɛ", "Hena Na W'aye".[9] Otú ọ dị, nnukwu Album ya bụ "Dom Hene", nke ewepụtara na 2006 ma nwee ihe dị ka abụ iri.[10]
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Comfort Annor To Be Buried On May 30. Peace fm. Archived from the original on 6 October 2016. Retrieved on 8 August 2016.
- ↑ Online. Veteran Gospel Musician Comfort Annor Cries For Help!...Kidney And Liver Almost Gone. Retrieved on 2016-08-08.
- ↑ Myjoyonline.com. Ghana News - Veteran gospel musician Comfort Annor has died. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2016-08-08.
- ↑ Online. Comfort Annor To Be Buried On May 30. Archived from the original on 2016-10-06. Retrieved on 2016-08-08.
- ↑ adomonline.com. Ghana News - Veteran musician Comfort Annor is dead. www.ghana-news.adomonline.com. Archived from the original on 2016-09-17. Retrieved on 2016-08-08.
- ↑ OBITUARY: Gospel musician Comfort Annor DEAD| ENewsGh. Proudly Ghanaian! | ENewsGh (2015-02-22). Archived from the original on 2016-09-18. Retrieved on 2016-08-08.
- ↑ Online. Comfort Annor To Be Buried On May 30. Archived from the original on 2016-10-06. Retrieved on 2016-08-08.
- ↑ Ghanaian Gospel Musician Comfort Annor Has Died. AfricanSeer.com. Archived from the original on 2016-08-09. Retrieved on 2016-08-08.
- ↑ Gospel musician Comfort Annor has died. Graphic.com. Ghraphic online. Retrieved on 8 August 2016.
- ↑ Dom Hene. Itunes. Itunes. Retrieved on 8 August 2016.