Coupé Décalé
Ọdịdị
Coupé Décalé
obere ụdị nke | electronic dance music, zouglou ![]() |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 2000 ![]() |
mba osi | France ![]() |
Coupé Décalé bu otu egwu nke ukwu na madu na gbá nkwà shí Cote d'Ivoire na ndi Ivorie di na mba ébé Paris, France. O jìkotàrà egwu Zouglous na egwu ndi na ó nwèrè egwu na da kạ egwu Afrika nwéré ụdụ di ukwu, na á gbáriá na ha dòsèrè ya ntakírí.