Craig Ziadie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Craig Ziadie
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịJamaikạ, Njikota Obodo Amerika Dezie
obodo maka egwuregwuJamaikạ Dezie
Aha enyereCraig Dezie
aha ezinụlọ yaZiadie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Septemba 1978 Dezie
Ebe ọmụmụPembroke Pines Dezie
ŃnàDennis Ziadie Dezie
nwanneChristopher Ziadie Dezie
IkwuMark Chung Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Richmond, St. George's College, Jamaica Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNew York Red Bulls, D.C. United, Jamaica national association football team, Richmond Spiders men's soccer Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
otu egwuregwuMajor League Soccer Dezie

Craig Ziadie (amụrụ na 20 Septemba 1978) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke Jamaican-American, onye gbara bọọlụ ikpeazụ maka MetroStars nke League Soccer dị mkpa.

Ntorobịa na kọleji[dezie | dezie ebe o si]

N'agbanyeghị na a mụrụ ya na Florida, Ziadie toro na Kingston, Jamaica. Ọ laghachiri America na mbụ ịga ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ma na ị gbaa bọọlụ kọleji na Mahadum nke Richmond. Mgbe ọ nọ na Richmond, Ziadie bụ onye nhọpụta otu All-Colonial Athletic ugboro atọ, a na-akpọkwa ya CAA onye ọgba bọọlụ n'ime afo 2000 ya. Ọ gbakwara bọọlụ maka Palm Beach Pumas nke Premier Development League n'oge ọ nọ na kọleji.

Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ gụchara ịgu akwụkwọ, D.C. United họpụtara Ziadie dị ka onye nke iri abụọ na asatọ n'ozuzu ya na 2001 MLS SuperDraft. [1] Ziadie tụrụ ọtụtụ n'anya site n'inweta ebe mbido na usoro DC, ma mechaa afọ ahụ na enyemaka atọ na iri na asatọ, iri na atọ bụ mbido. N'oge n'eteghi anya, n'agbanyeghị, e rere Ziadie n'aka MetroStars na Mark Isi iji gbanwee Peter Villegas na Orlando Perez. Ọ bidoro I nwee mbido ya na MetroStars, nwee mmecha mbido ya n'ụzọ 2003 na 2004, tinye kwa otu goolu na enyemaka anọ n'ime egwuregwu bọọlụ iri anọ na abụọ. Chivas USS natara ya n'afọ 2004 MLS Expansion Draft, mana ọ bịghi aka ná otu egwuregwu ahụ.

pụtar iri na ato 13 n'ime ha bụ mmalite. N'oge na-adịghị anya n'ime oge 2002, Otú ọ dị, e rere Ziadie na MetroStars tinyere Mark Lisi iji gbanwere Petter Villegas na Orlando Perez. Ọ nwetara ọnọdụ mmalite ngwa ngwa na MetroStars, ma mechaa oge ahụ na mmaliiri na asatọ. 8. Ziadie anọgidewo na-amalite n'ọnọdụ aka nri n'azụ n'ihe ka ukwuu n'afọ 2003 na 2004, na-agbakwunye otu goolu na enyemaka anọ karịa egwuregiri4anọ na atọ. 2. Chivas USA kpọọrọ ya na 2004 MLS Expansion Draft, mana ọ bịaghị aka na ndị otu ahụ.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Ziadie [2]n'agba egwu bọọlụ otu mba Jamaica; o mere nke mbụ ya maka otu bọọlụ ahụ na 16 Ọktoba 2002 iji megide Japan, ma kpebiri ịghara ichere ka United States kpọọ ya. Kemgbe ahụ, ọ pụtara ihe karịrị ugboro iri abụọ maka otu bọọlụ ahụ, ọ bụkwa onye na-anọ n'azụ aka nri n'oge asọmpi World Cup 2006.

Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Nna Ziadie, Dennis Ziadie, gbara bọọlụ na NASL na Boston Beacons nakwa maka ndị otu mba Jamaica.   Ziadie [3] bụ nwa nwanne nne nke onye America na-agba bọọlụ bụ Mark Chung.

Ebe'm Si De[dezie | dezie ebe o si]

  1. Haydon, John. "United hoping Ziadie can fill right back void", The Washington Times, 2001-05-31.
  2. Wagman, Robert. "Ziadie's Choice: Jamaica or wait for Arena", Soccer Times, 2001-04-12. Retrieved on 18 March 2010.
  3. The Knowledge: Which defenders have scored hat-tricks from open play?. The Guardian (27 February 2019). Retrieved on 29 August 2019.