Cronje

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Cronje bụ aha nna Afrikaans, bụ afa French Cronier. Ọ nwere ike izo aka na:

  • Andrew Cronje (amụrụ n'afọ iri nari itoolu na iri asatọ na anọ), onye na-egwu egwuregwu hockey na Ndida Africa
  • Coert Cronjé (amụrụ n'afọ iri nari itoolu na iri asaatọ na asaatọ), onye egwuregwu rugby nke Ndida Africa
  • Darryl Cronje (amụrụ n'afọ narị itoolu na iri isii na asaa), onye na-egwu mmiri na Ndida Africa
  • Erich Cronjé (amụrụ n'afọ nari itoolu na iri itoolu na asaa), onye egwuregwu rugby nke Ndda Africa
  • Ewie Cronje (1939-2020), onye na-eme egwuregwu cricket na SNdịda Africa
  • Frans Cronje, onye Ndida Africa bụbu onye na-eme egwuregwu cricket
  • Gavin Cronje (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na itoolu), onye ọkwọ ụgbọala na-agba ọsọ na Ndịda Africa
  • Guy Cronjé (amụrụ n'afọ nari iri itoolu nari asaatọ na itoolu), onye a mụrụ na Ndịda Africa bụ onye na-agba bọọlụ rugby mba Zimbabwe
  • Hansie Cronje (1969-2002), onye egwuregwu cricket nke Ndịda Africa
  • Hermione Cronje, onye ọkàiwu Ndịda Africa
  • Jacques Cronjé (amụrụ n'afọ nari iri itoolu na iri asatọ na abụọ), onye egwuregwu rugby nke Ndịda Africa
  • Johan Cronje (amụrụ n'afọ nari iri itoolu na iri asatọ na abụo), onye na-eme egwuregwu Olympic na Ndịda Africa
  • Kenan Cronjé (amụrụ n'afọ nari iri itoolu na iri itoolu naise), onye egwuregwu rugby nke Ndịda Africa
  • Lionel Cronjé (amụrụ n'afọ nari iri itoolu na iri asatọ na itoolu), onye na-agba bọọlụ rugby union nke Ndịda Africa
  • Nicolene Cronje (amụrụ n'afọ nari iri itoolu na iri asatọ na atọ), onye na-agba ọsọ na Ndịda Africa
  • Peter Cronjé (1949-2020), onye egwuregwu rugby nke Ndịda Africa
  • Piet Cronjé (1836-1911), ọchịagha Ndịda Africa, Agha Anglo-Boer
  • Rowan Cronjé (1937-2014), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rhodesian/Zimbabwean
  • Ruan Cronje (amụrụ n'afọ pukuu abụọ na otụ), onye na-eme egwuregwu cricket na Ndịda Africa