Crystal Cox

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Crystal Cox
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
obodo maka egwuregwuNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoCrystal Cox Dezie
Aha enyereCrystal Dezie
aha ezinụlọ yaCox Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Maachị 1979 Dezie
Ebe ọmụmụNorfolk Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter, onye so na ihe onyonyo n'ezie Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of North Carolina at Chapel Hill, Pine Forest High School Dezie
Ebe obibiDurham Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi200 metres Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie

Crystal Cox (amụrụ na ọnwa Machị 28, na afọ 1979, na Norfolk, Virginia) bụ onye America na-eme egwuregwu track and field onye nọ na otu mba na 2004 Athens Summer Olympics ma pụta dị ka onye na-asọmupi na oge nke iri na asaa nke usoro ihe omume Survivor .

Cox ritere ihe nrite ọla edo na 4x400 m relay ụmụ nwanyị na 2004 Athens Summer Olympics. E mechara napụ ya ọla edo n'afọ 2012 mgbe ọ kwetara na ọ na-eji ọgwụ ọjọọ eme ihe.[1] N'Atens, ọ gbara ọsọ na agba nke mbụ mana ọ bụghị na nke ikpeazụ. DeeDee Trotter, Monique Henderson, Sanya Richards na Monique Hennagan gbara ọsọ na ngwụcha. N'afọ 2004, ọ bụ onye mmeri America nke 200m n'ime ụlọ.

Na ọnwa Jenụwarị 29, na afọ 2010, Associated Press na ESPN.com kọrọ na Cox kwetara na ọ na-eji anabolic steroids site na 2001 ruo 2004. N'ihi ya, ọ tụfuru nsonaazụ ya niile site n'oge ahụ, wee kweta na a ga-akwụsị ya afọ anọ nke gwụrụ na Jenụwarị 2014.[2] IAAF atụwo aro ka e wepụ ihe nrite ha n'òtù egwuregwu Olympic 4x400 nke ụmụ nwanyị US nke afọ 2004.[3] N'afọ 2013, ma IAAF na IOC kwupụtara na a ga-ekwe ka ndị otu America (ma e wezụga Cox) jide ihe nrite ọla edo ha.[4]

Cox bụ otu n'ime ndị na-asọmupi na Survivor: Gabon, nke gosipụtara na Fall 2008.[5] N'agbanyeghị ọzụzụ Olympic ya, Cox meriri 11 n'ime ihe ịma aka agbụrụ 13, ọ bụ ezie na ọ banyere na isii ikpeazụ. Njikọ ya bụ Kenny Hoang, Jessica "Sugar" Kiper, Susie Smith, na Matty Whitmore. Na Disemba 11, 2008, ihe omume, a họpụtara Cox wee bụrụ onye nke ise n'ime ndị ọka ikpe.

  1. "American sprinter Crystal Cox stripped of 2004 Olympic Gold Medal in 4X400 relay".
  2. Relay team member suspended 4 years. ESPN.com (January 29, 2010). Retrieved on January 29, 2010.
  3. Cherry. "IAAF to recommend US relay team be stripped of gold", Reuters, March 15, 2010. Retrieved on March 16, 2010.
  4. USA allowed to keep Athens 2004 relay gold. BBC Sport (May 31, 2013). Retrieved on November 23, 2016.
  5. Crystal Cox bio. CBS.com. Archived from the original on February 7, 2009. Retrieved on August 27, 2008.