Cyprian Ekwensi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Infobox writerCyprian Ekwensi

Amụrụ ya Cyprian Odiatu Duaka Ekwensi

26 Septemba 1921

Minna, Niger Steeti

Nwụrụ 4 Nọvemba 2007 (afọ 86)

Enugwu, Enugwu Steeti

Aka Ọrụ Famasiti, mkpọsa ozi, odee akwụkwọ

Nkenụụdị Obele Akụkọ na akụkọ ifo ụmụaka

Nwunye Eunice Anyiwo, Maria Chime

Ụmụaka Ise

Cyprian Ekwensi MFR [1] (26 Septemba 1921 - 4 Nọvemba 2007) bụ onye Naịjirịa na-ede idụazị, obere akụkọ, na akwụkwọ ụmụaka .

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Mbido, agụmakwụkwọ na ezinụlọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ onye Igbo bụ Cyprian Odiatu Duaka Ekwensi na Minna, Niger Steeti . Ọ bụ nwaafọ Nkwelle Ezunaka dị na okpuru ọchịchị ime obodo Oyi, Anambra Steeti, Naịjirịa. Nna ya bụ David Anadumaka, onye na-akọ akụkọ banyere ọchụnta enyí. [2]

Ekwensi gara ụlọ akwụkwọ gọọmentị na Ibadan, Oyo Steeti, Achimota Koleji na Ghana, na "School of Forestry", Ibadan, mgbe nke ahụ gasịrị ọ rụrụ ọrụ afọ abụọ dịka onye ọrụ oke ohia. [1] Ọ gụkwara akwụkwọ Famasiti na ụlọ akwụkwọ Yaba Teknụzụ , "Lagos School of Pharmacy", ya na Chels

Ọrụ ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • When Love Whispers (1948)
  • An African Night's Entertainment (1948)
  • The Boa Suitor (1949)
  • The Leopard's Claw (1950)
  • People of the City (London: Andrew Dakers, 1954)(This novel has been translated into Sinhala by Kumudu Champike Jayawardana (නුවරු – කුමුදු චම්පික ජයවර්ධන))
  • The Drummer Boy (1960)
  • The Passport of Mallam Ilia (written 1948, published 1960)
  • Jagua Nana (1961)
  • Burning Grass (1961)
  • An African Night's Entertainment (1962)
  • Beautiful Feathers (novel; London: Hutchinson, 1963)
  • Rainmaker (short stories; 1965)
  • Iska (London: Hutchinson, 1966)
  • Lokotown and Other Stories (Heinemann, 1966)
  • Restless City and Christmas Gold (1975)
  • Divided We Stand: a Novel of the Nigerian Civil War (1980)
  • Motherless Baby (Nigeria: Fourth Dimension Publishing Company, 1980)
  • Jagua Nana's Daughter (1987)
  • Behind the Convent Wall (1987)
  • The Great Elephant Bird (Evans Brothers, 1990
  • Gone to Mecca (Heinemann Educational Books, 1991)
  • Jagua Nana's Daughter (1993)
  • Masquerade Time (children's book; London: Chelsea House Publishing; Jaws Maui, 1994)
  • Cash on Delivery (2007, collection of short stories)

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "Cyprian Ekwensi dies at 86", Daily Trust online, 6 November 2007. Retrieved on 21 November 2007.
  2. "Obituary: Cyprian Ekwensi".

Ọgụgụ ọzọ[dezie | dezie ebe o si]