Dachra

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Dachra bụ ihe nkiri egwu nke Tunisia nke afọ 2018, nke Abdelhamid Bouchnak dere ma duzie dị ka ihe nkiri mbụ ya.

Atụmatụ[dezie | dezie ebe o si]

Ụmụ akwụkwọ nta akụkọ atọ, Yasmine, Walid na Bilel, malitere ịchọpụta ikpe oyi maka ọrụ ihe nkiri ụlọ akwụkwọ. Mgbe ha gachara ụlọ ọgwụ ndị isi mgbaka iji gbaa Mongia ajụjụ ọnụ, onye e merụrụ ahụ n'agha afọ 20 gara aga, ụzọ ahụ na eduga ha n'otu obodo dịpụrụ adịpụ. Tupu [1] aghọta nke ọma ihe na eme, ha na ahụ onwe ha ka ndị amoosu na eri mmadụ na agba ha gburugburu.

Ndị na eme ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Yasmine Dimassi as Yasmine
  • Aziz Jbali as Walid
  • Bilel Slatnia as Bilel
  • Hela Ayed as Mongia

Dachra bụ ihe nkiri mmechi maka Izu Ndị nkatọ International na 75th Venice International Film Festival.

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Deborah Young (9 September 2018). Dachra: Film Review, Venice 2018. The Hollywood Reporter. Retrieved on 5 August 2021.