Daddy K
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1989, 19 Eprel 1989 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Delta |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Akpojivi Joel Onoriode, nke a makwaara dị ka Daddy K bụ onye Naịjịrịa onye na-ese ihe bị na Dubai.[1]
Mmalite ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Onoriode na 19 Eprel 1989 na Delta Steeti. Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na Samrute Nursery and Primary School na Ovwian, Warri ebe ọ gụrụ ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya na Ovwian secondary school. E nyere ya BA na Fine and Applied Arts na Delta State University n'afọ 2003. Onoriode bụ onye nwe Finishing Glance Limited na onye isi nchịkwa nke Porsh na Glance General Trading, ụlọ ọrụ dị na Dubai. A makwaara ya maka ọrụ ebere ya ma nye ya onyinye ọrụ ebere na 2019 site n'aka MC Orange Foundation.[2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọrụ Onoriode lekwasịrị anya na "mixed media painting na ihe osise pensul nakwa hue, texture, na symbolism". Ọrụ mbụ ya bụ n'afọ 2008 ma duzie ya maka enweghị akụrụngwa na teknụzụ n'akụkụ ụfọdụ nke Afrịka.[3]
Ihe ngosi
[dezie | dezie ebe o si]Na mmekorita ya na Art Smiley Gallery, Dubai, Onoriode gosipụtara na ihe ngosi otu na Dubai nke gụnyere ihe ngosi ya na mbipụta nke isii nke World Art Subai . Ụfọdụ n'ime utu aha nke eserese ya gosipụtara bụ "Dubai Frame", "World Pandemic", "Brothers Keeper", "Music Lives Forever", "Technology is the new learning", na "All Races Are Equal".[4][5]
Ihe gbasara iwu
[dezie | dezie ebe o si]E boro Onoriode ebubo aghụghọ n'afọ 2019, ndị Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) jidere ya, ma bo ya ebubo n'ụlọ ikpe mana e mechara tọhapụ ya ma kwụsị ikpe ahụ.[6][7]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ AKPOJIVI JOEL ONORIODE: Artist, Businessman and Philanthropist. The Sun. Retrieved on 12 March 2021.
- ↑ JOEL ONORIODE set to exhibit at 7th World Art Dubai 2021. This Day. Retrieved on 12 March 2021.
- ↑ Daddy K shines with new art designs. The Daily Times. Retrieved on 12 March 2021.
- ↑ JOEL ONORIODE holds virtual art exhibition for fans and followers. Vanguard. Retrieved on 12 March 2021.
- ↑ JOEL ONORIODE set to exhibit at 7th World Art Dubai 2021. Ngdailynews. Archived from the original on 28 March 2023. Retrieved on 12 March 2021.
- ↑ DADDY K: Artist, Businessman And Philanthropist.. New Telegraph. Retrieved on 12 March 2021.
- ↑ Court Jails Yahoo Yahoo Kingpin, One Other in Calabar. EFCC. Retrieved on 12 March 2021.