Dagbon music and dance

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Egwú bu na ịgba egwú Dagbani o bụ omenala bụ isi nke Dagbamba nke West Africa. Ndị Dagbamba na-asụ asụsụ Dagbanli. Ha bụ agbụrụ kachasị n'alaeze Dagbon nke dị na mpaghara ugwu nke Ghana.[1] Egwú na ịgba egwú na-arụ ọrụ dị mkpa na Dagbon. Ọ bụ site na nka ndị a ka Dagbamba chebere akụkọ ihe mere eme ha kemgbe ọtụtụ narị afọ. Dagbamba na-ele ịgba egwú anya dị ka ụdị ngosipụta mmetụta uche, mmekọrịta mmadụ na ibe ya, arụmọrụ ime mmụọ ma ọ bụ ọbụna mmega ahụ nke na-enyere ha aka ịkọwa ma ọ bụ gosipụta echiche ma ọ bụ kọọ akụkọ. N'ọtụtụ ọnọdụ, egwu na Dagbon na-esonyere ịgba egwú iji mepụta akụkọ zuru ezu.

Egwú na Dagbon[dezie | dezie ebe o si]

  1. Dagomba kingdom. Encyclopædia Britannica (1994). Retrieved on 8 December 2013.