Dagmawit Girmay Berhane
Ọdịdị
Dagmawit Girmay Berhane | |
|---|---|
| President of the Ethiopian National Olympic Committee | |
| In office 2004–2008 | |
Dagmawit Girmay Berhane
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ethiopia |
| Obodo maka egwuregwu | Ethiopia |
| Aha n'asụsụ obodo | دجماويت جيرماى برهان |
| Aha enyere | Dagmawit |
| Aha ezinụlọ ya | Girmay, Berhane |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Julaị 1975 |
| Asụsụ obodo | Ge'ez |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Ge'ez, English |
| Ọrụ ọ na-arụ | badminton executive and administrator, Olympic administrator |
| Ọkwá o ji | president, president, vice president, president, member of the International Olympic Committee |
| Ebe agụmakwụkwọ | Addis Ababa University |
| Ụdị egwuregwu | badminton |
| Onye òtù nke | International Olympic Committee |
Dagmawit Girmay Berhane (amuru 27 Julaị 1975) bu onye isi egwuregwu Etiopia onye jere ozi dika onye isi oche nke kọmitii Olympic nke Etiopia site na 2004 rue 2008. O nyere ihe nrite ahụ na mmemme decathlon nke ụmụ nwoke na asọmpi Olimpik Summer 2016 . [1]
Na 2013, Berhane ghọrọ onye so na International Olympic Committee (IOC). Ọ bụbu onye otu oche nke Finance na Audit Commission of Association of National Olympic Committees kemgbe 2019. [2]
Berhane ejewokwa ozi dị ka onye isi Etiopia nke DKT International, onye isi oche nke Etiopia Badminton Federation site na 2000 ruo 2016, yana onye isi oche / onye otu ndị otu Association of National Olympic Committees (2009-2016) na Association of National Olympic Committees nke Africa (2006-2017). [3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mrs Dagmawit Girmay BERHANE - Ethiopian Olympic Committee, IOC Member since 2013 (en). International Olympic Committee (9 April 2019). Retrieved on 4 June 2019.
- ↑ Dagmawit Girmay Berhane. The International Olympic Committee. Retrieved on 2 March 2021.
- ↑ Dagmawit Girmay Berhane. Olympedia. OLYMadMen. Retrieved on 4 January 2022.