Dahiru Yahaya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dahiru Yahaya

[1]Dahiru Yahaya (30 June 1947 - 3 February 2021) bụ onye nkuzi Naijiria, onye nkuzi na ọkọ akụkọ ihe mere eme, onye bụ prọfesọ nke akụkọ ihe mere mere eme, na onye isi nke Ngalaba Akụkọ Ihe mere eme na Mahadum Bayero, Kano.[2][3]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

[4] mụrụ Dahiru na Kano Nigeria, Ọ nwetara nzere Bachelor of Arts na History na Abdullahi Bayero College, nke bụzi Ahmadu Bello University Zaria na 1970 na nzere Doctor of Philosophy (Diplomatic History) na Mahadum Birmingham United Kingdom na 1975.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ịrụ ọrụ dị ka onye enyemaka ọdịmma ọha na eze n'okpuru Gọọmentị Ógbè Northern na Kaduna, ọ rụkwara ọrụ dị ka Onye Nchịkwa n'okpuru gọọmentị steeti Kano, Dahiru sonyeere Ngalaba Akụkọ Ihe Mere Eme nke Arts na Islamic Studies Bayero University, Kano na 1970 ebe ọ rụrụ ọrụ ndụ ya niile.

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

[5][6] nwụrụ na Wednesday 3 February 2021 mgbe ọ rịasịrị ọrịa nwa oge na Kano State, Nigeria.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Kpọpụta njehie: The opening <ref> tag is malformed or has a bad nameDahiru Yahaya (30 June 1947 - 3 February 2021) bụ onye nkuzi Naijiria, onye nkuzi na ọkọ akụkọ ihe mere eme, onye bụ prọfesọ nke akụkọ ihe mere mere eme, na onye isi nke Ngalaba Akụkọ Ihe mere eme na Mahadum Bayero, Kano.Kpọpụta njehie: The opening <ref> tag is malformed or has a bad nameKpọpụta njehie: The opening <ref> tag is malformed or has a bad name

  1. YZ. Prof. Dahiru Yahya: The Story of Poverty and Achievements (en-US). CITAD. Retrieved on 2021-02-03.
  2. Prof. Dahiru Yahya leads team of Professors on study tour to Iran. www.islamicmovement.org. Retrieved on 2021-02-03.
  3. Why northern establishment doesn't want Sanusi — Dahiru Yahaya (en-US). Vanguard News (2020-03-14). Retrieved on 2021-02-03.
  4. History | Faculty of Arts and Islamic Studies. ais.buk.edu.ng. Archived from the original on 2020-10-29. Retrieved on 2021-02-03.
  5. Renowned Teacher Of Teachers, Professor Dahiru Yahaya Is Dead. | The Abusites (en-US). Retrieved on 2021-02-03.
  6. Ex-BUK Professor of History, Dahiru Yahaya, dies at 75 (en). Daily Trust. Retrieved on 2021-02-03.