Dahmane El Harrachi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dahmane El Harrachi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
aha n'asụsụ obodoدحمان الحراشي Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Julaị 1926 Dezie
Ebe ọmụmụEl Biar Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya31 Ọgọọst 1980 Dezie
Ebe ọ nwụrụAïn Bénian, Algiers Dezie
ihe kpatara ọnwụtraffic collision Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu Dezie
ụdị ọrụ yaAlgerian chaabi Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1956 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
onye nlereranyaAndalusi classical music Dezie
onye nnọchite anya nwebiisinkaSACEM Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Dahmane El Harrachi (aha ya bụ Abderrahmane Amrani), (July 7, 1926 na August 31, 1980), bụ onye Algeria Chaâbi na-agụ egwu nke Chaoui. Abụ ya Ya Rayah mere ka ọ bụrụ onye kacha mma na-agu egwu Chaabi nke a tụgharịrị egwu ya n'asụsụ ndị ọzọ.[1]

Ọ kwagara France na 1949 na-ebi na Lille, mgbe ahụ Marseille, tupu o mechaa biri na Paris. Ọ bụ na Paris ebe o meere onwe ya aha, na-agu egwu n'ọtụtụ ebe oriri Algeria n'ebe ahụ.

Onwe[dezie | dezie ebe o si]

Nna ya, onye sitere n'obodo Chaoui nke Djellal na mpaghara Khenchla, bụ muezzin na ụlọ alakụba Djamaa el Kebir na Algiers.

N'afọ 2009, nwa ya nwoke Kamel El Harrachi wepụtara CD otuto nye nna ya, nke akpọrọ "Ghana Fenou".

Mmetụta[dezie | dezie ebe o si]

Egwú El Harrachi wetara mmetụta nke oge a na châabi, na-etinye isiokwu dị ka ọgụ ndị mbịarambịa na agụụ maka ala nna ya n'ime abụ ya, nke o dere ihe karịrị narị ise.[2] Ọ bụ ihe na-akpali otu ọgbọ nke ndị na-ese ihe na France, gụnyere Rachid Taha.[3]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwụrụ n'abalị iri atọ na otu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1980 n'ihe mberede ụgbọala n'okporo ụzọ awara awara dị na Algiers. E liri ya n'ebe olili ozu El Kettar.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Zerarka (31 Aug 2015). Dahmane El Harrachi, "toujours vivant", 35 ans après la mort (fr). Al Huffington Post.
  2. L'Expression: Culture - Dahmane El Harrachi, l'artiste qui n'est jamais parti (fr-dz). L'Expression. Retrieved on 2020-11-09.
  3. Pareles. "Rachid Taha, 59, Algerian Rocker Who Spoke for Immigrants, Dies (Published 2018)", The New York Times, 2018-09-14. Retrieved on 2020-11-09. (in en-US)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]