Dallal Merwa Achour
Ọdịdị
Dallal Merwa Achour
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
aha ezinụlọ ya | Achour |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Novemba 1994 |
Ebe ọmụmụ | Blida |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | outside hitter |
ụdị egwuregwu | volleyball |
so na | 2012 Summer Olympics |
Dallal Merwa Achour (amụrụ na Nọvemba 3, 1994 na Blida, Algeria) bụ onye Algeria na egwu volleyball.[1] A họpụtara Achour ka ọ gbaa bọọlụ maka otu egwuregwu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria na 2012 Olimpik oge okpomọkụ.[2]
Klọb
[dezie | dezie ebe o si]- Mbido na klọb ugbu a : ESF Mouzaïa
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Player's biography. International Volleyball Federation. Retrieved on 19 July 2012.
- ↑ Dallal Merwa Achour - Volleyball - Olympic Athlete. LOCOG. Archived from the original on 28 January 2013. Retrieved on 24 July 2012.