Damiete Charles Granville

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Damiete Charles Granville
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereCharles Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1988 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Rivers Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel, onye asọmpi ịma mma Dezie
mmeriMost Beautiful Girl in Nigeria Dezie

Damiete Charles Granville onye amụrụ n'afo1988 bụ nwaafọ Nigerian n'eme ejiji nlereanya na onye ji ọkwa mmeri njegharị ịmámma bụ beauty pageant ekpuwere okpu eze nwanyị mma nke MBGN Universe 2012 ma nọchite anya

Nigeria na 2012 Miss World pageantma bukwara Missss Fresh Africa 20 na mbụ09. [1]

Mmeri nke Nwanyị Kacha Mma Na Naịjirịa 2012[dezie | dezie ebe o si]

Ịsọmpi dị ka nke nwaada si Rivas bụ'Miss Rivers', Damiete pụtara dịka onye mbụ na MGBN 2012 nke ngwụcha emere na ezigbo ụlọ oriri na ezumike bụ Western Hotel na Benin City, Edo State na Satọdee abalị ise n'ime ọnwa Mee 2012.

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]