Jump to content

Danie G. Krige

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Danie Gerhardus Krige GCOB (afaf [dɑːni ˈkriχə]) (26 Ọgọst 1919 - 3 Machị 2013) bụ onye South Africa na-agụkọ ọnụ ọgụgụ na injinia na-egwupụta akụ̀ bụ onye sụrụ ụzọ na ngalaba nke geostatistics bụrụkwa prọfesọ na Mahadum Witwatersrand, Republic of South Africa. [1] afaafAafAaaf A na-akpọ usoro kriging aha ya. Ọrụ ike nke Krige iji nyochaa akụrụngwa bụ nke onye injinia French Georges Matheron kwadoro n'afọ ndị 1960. [2][3]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Obituary: Danie Krige, South Africa's giant of geostatistics. Northernminer.com (2013-04-08). Retrieved on 2013-04-12.
  2. Krige, Danie G. (1951). "A statistical approach to some basic mine valuation problems on the Witwatersrand". J. of the Chem., Metal. and Mining Soc. of South Africa 52 (6): 119–139. DOI:10.10520/AJA0038223X_4792. 
  3. Matheron (1962). Traité de géostatistique appliquée. Editions Technip. 

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]