Gaa na ọdịnaya

Daniel Kamwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Daniel Kamwa
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereDaniel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Eprel 1943 Dezie
Ebe ọmụmụNkongsamba Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee, onye nhazi ederede Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)1970 Dezie
Daniel Kamwa
Born
OccupationFilm director, actor
Years active1970–present

Daniel Kamwa (amụrụ na 14 Eprel 1943) bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-ememe ihe nkiri si Nkongsamba, Cameroon.[1][2] Ọ gụrụ akwụkwọ gbasara ihe nkiri na Paris, France, tupu o mepụta ihe nkiri mbụ ya, Boubou-cravate, na 1973.[2] E tinyere ihe nkiri ya nke afọ 1981 Our Daughter n'ime 12th Moscow International Film Festival.[3]

Ihe nkiri ya dị ka onye nduzi

[dezie | dezie ebe o si]
  • Boubou-cravate, onye nduzi (1973)[2]
  • Pousse-Pousse, onye nduzi (1976)[4]
  • Notre Fille, onye nduzi (1980)[4]
  • Vidéolire, onye nduzi (1991)[2]
  • Totor, onye na-eme ihe nkiri na onye nduzi (1994)[4]
  • Le Cercle des pouvoirs, onye nduzi (1998)[4]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Daniel Kamwa. Contemporary Africa Database. The Africa Centre. Archived from the original on 2007-09-30. Retrieved on 2007-04-06.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Le Cercle des pouvoirs. Cameroon. French Foreign Ministry. Archived from the original on 2007-09-26. Retrieved on 2007-04-06.
  3. 12th Moscow International Film Festival (1981). MIFF. Archived from the original on 2013-04-21. Retrieved on 2013-01-27.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 Dargis. "Filmography", New York Times Movies, All Media Guide, LLC. Retrieved on 2007-04-06.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Daniel Kamwa at IMDb