Dany Engobo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dany Engobo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRepublic of the Congo Dezie
Aha enyereDany Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1955 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu Dezie

Dany Engobo bụ onye egwu na obodo Congo na onye ndú nke Les Coeurs Brises . Ọ malitere ọrụ egwu ya na Brazzaville. Ya na onye na-eduzi egwu. Diblo Dibala rụkọrọ ọrụ n'ọtụtụ abụ ya. Ọ kwagara Paris na afọ 1976 wee mụta asụsụ French n'ebe ahụ. Site mgbe ahụ gaa n'ihu ọ malitere ịbụ abụ ya n'asụsụ ahụ. Maka ebumnuche mba ụwa, a na-emekarị abụ ya n'asụsụ Lingala na French. Ọ bụkwa otu n'ime ndị kasị baa ọgaranya.

A maara ya nke ọma maka akara ihu dị egwu nke ndị eze nwanyị mara mma na-agba egwú ahọpụtara site na ọtụtụ mba dị iche iche.[1][2][3][4]

Ebe e si nweta ya[dezie | dezie ebe o si]

  1. BODY:. Geneseo.edu (2002-10-21). Retrieved on 2012-06-25.
  2. the-real-africa. Music Videos of DR Congo - Clips Congolais. Musicvideos.the-real-africa.com. Archived from the original on 2012-02-16. Retrieved on 2012-06-25.
  3. Blog Music de danyengobomusic - Dany ENGOBO - Skyrock.com. Danyengobomusic.skyrock.com (2007-09-22). Archived from the original on 2012-02-16. Retrieved on 2012-06-25.
  4. Jamie Bennett's Simple Site. Geneseo.edu. Retrieved on 2012-06-25.