David Batstone

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
David Batstone
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereDavid, Bruce Dezie
aha ezinụlọ yaBatstone Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Eprel 1958 Dezie
Ebe ọmụmụIlinoi Dezie
ụdị ọrụ yasociology of religion Dezie
onye were ọrụUniversity of San Francisco Dezie
ebe agụmakwụkwọWestmont College, IBTS, Pacific School of Religion, Graduate Theological Union, Illinois Valley Central High School Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholic Church Dezie

David Batstone bụ prọfesọ na-ahụ maka ụkpụrụ omume na Mahadum San Francisco ma bụrụ onye guzobere na onye isi oche nke Not for Sale .[1]

Batstone bụkwa onye nta akụkọ na onye isi ala na onye guzobere Right Reality, azụmahịa mba ụwa nke na-etinye aka na mmekọrịta mmadụ na ibe ya.[2] Ọ bụ onye ndu na Central American Mission Partners, otu na-ahụ maka ikike mmadụ. Dị ka onye nnọchi anya otu a, ọ zutere Bono site na Glide Memorial Church n'oge A Conspiracy of Hope, njem égwú iji kwadoo Amnesty International.[3] Tupu ọ ghọọ onye na-akwado ikike mmadụ, Batstone bụ onye isi ego na Silicon Valley.[4]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Batstone dere akwụkwọ Not for Sale: The Return of the Global Slave Trade - and How We Can Fight It, nke o dere banyere ịzụ ahịa mmadụ na otú enweghị nhata na ịda ogbenye si eme ka ọ dịrị ndị na-azụ ahịa mfe ịchọta ụmụ agbọghọ ha ga-azụ́ n'ahịa.[5] Julie Clawson dere ihe dị mma banyere akwụkwọ a, na-enye Batston ekele maka akarama anya onwere "n'ịkọ akụkọ n'elu akụkọ banyere ịgba ohu nke oge a. "[6] Mgbe ọ ka bụ nwa akwụkwọ, Batstone gụrụ akwụkwọ n'okpuru William R. Herzog, onye kụziiri Batstone banyere ilu Jesu.[7] Batstone bụ onye na-akwado ime mmụọ n'ụlọ ọrụ, nke o dere banyere ya n'akwụkwọ ya nke 2003 Saving the Corporate Soul .[8] Ọ bụkwa onye ọkà mmụta okpukpe nnwere onwe nke na-ewere postmodernity dị ka oge nke "anyị na-etinye aka na ụba onwe anyị mgbe anyị na-anọ n'ime mkpofu ọha na eze. "[9] Onye na-emegide ịgba ohu, na 2012 Freedom and Honor Conference na Korea, ogbako banyere ịgba ohu na ịzụ ahịa mmadụ, Batstone bụ otu n'ime ndị isi okwu abụọ.[10][11]

A mụrụ ya na Illinois, Batstone gụsịrị akwụkwọ na Chillicothe Township High School na 1976.[12][13] O mechara nweta nzere B.A. na akparamaagwa na Westmont College n'afọ 1980. Batstone nwetara nzere M.Div. na International Baptist Seminary na Switzerland na 1982 na nzere M.Div. nke abụọ na Pacific School of Religion na 1984. Ọ gụsịrị nzere Ph.D. ya na usoro nkà mmụta okpukpe na Graduate Theological Union na 1989.[14] Akwụkwọ doctoral ya na nkà mmụta okpukpe nnwere onwe bụ isiokwu ya bụ From Conquest to Struggle: Jesus of Nazareth in the Liberation Christology of Latin America .[15]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ryan Dobson (2010). Humanitarian Jesus: Social Justice and the Cross. Moody Publishers. ISBN 978-1575674919. 
  2. "First Hour: Human Trafficking", ABC Online, June 4, 2008. Retrieved on June 21, 2013.
  3. David Kootnikoff (2009). U2: A Musical Biography. ABC-CLIO. ISBN 978-0313365232. 
  4. Zinko. "Google, booze and virtual reality add fun to Neiman Marcus men's store party", San Francisco Chronicle, 26 March 2015. Retrieved on 12 November 2015.
  5. Barrie Levy (2008). Women and Violence: Seal Studies. Perseus Books Group. ISBN 978-0786726721. 
  6. Julie Clawson (2009). Everyday Justice: The Global Impact of Our Daily Choices. InterVarsity Press. ISBN 978-0830878529. 
  7. William R. Herzog (1994). Parables As Subversive Speech: Jesus As Pedagogue of the Oppressed. Westminster John Knox. ISBN 0664253555. 
  8. Lake Lambert (2009). Spirituality, Inc: Religion in the American Workplace. New York University Press. ISBN 978-0814752531. 
  9. Paul Rasor (2005). Faith Without Certainty: Liberal Theology In The 21st Century. Unitarian Universalist Association, 61–62. ISBN 1558965998. 
  10. Rosner (31 October 2015). "Slavery in the 21st Century: A Call to Action". McGill International Review. Retrieved on 12 November 2015. 
  11. Dylan Goldby (March 20, 2012). "Girls Are Not For Sale". Groove Korea. Retrieved on April 13, 2013. 
  12. Not For Sale (nl) (March 2018). Retrieved on August 13, 2021.
  13. Moewe. "District financially safe for next year", Journal Star, Gannett Co., Inc., May 4, 2016. Retrieved on August 13, 2021.
  14. David Batstone, Professor. University of San Francisco School of Management. Retrieved on August 13, 2021.
  15. Theses. Retrieved on August 13, 2021.