David Gopito
David Gopito
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
Aha enyere | David |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Febụwarị 1946 |
Ebe ọmụmụ | Mutare |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
David Gopito (amụrụ na Febụwarị 2, 1946) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.
Gopito bụ nwa afọ Mutare, Gopito na nwanne ya nwoke, John Gwatirwa gụrụ maka ihe ọkpụkpụ. N'afọ 1969, ọ kwagara Victoria Falls, na-arụ ọrụ n'ebe ahụ na Craft Village ruo afọ abụọ. Ugbu a, ọ bi ma na-arụ ọrụ na Chitungwiza.