Jump to content

David Pottinger

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ọ zụrụ onwe ya dị ka onye na-ese ihe, ọ malitere ọrụ ya na afo ndi1940 mgbe ọ sonyere na klas Edna Manley na ebe ndị ntà na Kingston, Jamaika. Kingston bụ isi isiokwu nke ọtụtụ n'ime ọrụ ya; ọ na-ese omenala ndị Jamaika na ihe nkiri ndị a ma ama. A kọwawo ụdị ya dị ka ihe na-echetara ihe osise mbụ nke Petion Savain.

Pottinger nwetara ihe nrite Ọlaedo Musgrave na 2002 site n'aka Institutu nke Jamaika . [1]

Ebe mụ si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Musgrave Awardees. Institute of Jamaica. Archived from the original on 18 October 2014. Retrieved on 6 February 2015.