Gaa na ọdịnaya

David Williams (guitarist)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
David Williams
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereDavid Dezie
Aha ezinụlọ yaWilliams Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Novemba 1950 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya6 Maachị 2009 Dezie
Ebe ọ nwụrụHampton Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, guitarist Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)1968 Dezie
Ngwa egwuJita Dezie

David Williams (Nọvemba 21, 1950 Machị 6, 2009) bụ ónyé America na-akpọ ụbọ akwara, ónyé na-agụ egwu, ónyé na'ede egwu na onye na-emepụta ihe, nke a maara nke ọma dị ka onye a ma ama na-akpọ egwu màkà kpakpando dị ka Madonna na Michael Jackson.[1][2][3]

Williams tolitere na Newport News, Virginia. Mgbe ọ dị obérè, ndị na-ese egwu jazz dị ka Kenny Burrell na Wes Montgomery nwèrè mmetụta n'ebe ọ nọ. O mechara malite ọrụ egwu ya na Dells. A kwụsịrị ọrụ a mgbè ọ gara ije ozi na Agha Vietnam. Mgbè ọ laghachiri na 1972 ọ kwagara Los Angeles iji sonyere ndị Dells. Williams rụkwara ọrụ na Temptations n'oge ahụ. Mgbè nke ahụ gasịrị, ya na ónyé bassist James Jamerson, Jr., guzobere otu R&B Chanson. Chanson gara n'ihu wepụta egwu 1978 "Don't Hold Back" nke rịrị elu ruo No. 21, # 11 na No. 8 na Hot 100, Dance Club na Hot R&B Songs chaatị.[2][4]

Though he played on a number of tours with Michael Jackson, Madonna and others, Williams remained a behind-the-scenes union session player. Williams died of cardiac arrest on March 6, 2009, in Hampton, Virginia at age 58,[5] three months before Jackson's death, also from cardiac arrest.

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ nna onye bụbu Lizzie McGuire na Raise Your Voice star Davida Williams, na ónyé na-agụ egwu Dana Williams.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. OBITUARIES / PASSINGS / David Williams. Los Angeles Times (March 16, 2009). Retrieved on April 27, 2020.
  2. 1 2 DAVID WILLIAMS (1957–2009). Bryan Ferry.com.
  3. David Williams. AllMusic.
  4. Chanson. AllMusic.
  5. Michael Jackson, Madonna guitarist David Williams dies. musicradar.com (March 11, 2009). Retrieved on April 27, 2020.