Gaa na ọdịnaya

Dawn Okoro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dawn Okoro
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika, Naijiria Dezie
Aha enyereDawn Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980 Dezie
Ebe ọmụmụHouston Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
Ụdị ọrụ yaart of painting Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Dawn Okoro
Born
Dawn Okoro

EducationUniversity of Texas at Austin
Known forPainting

Dawn Okoro onye amụrụ na 1980, na Houston, bụ onye Naịjirịa na Amerịka na-ese ihe osise nke gbakwasara ụkwụ n'ihe atụ, ya na osise foto na ihe onyonyo, ihe niile a bụ nkpali mmụọ site n'ejiji na omenaala ama ama . Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Texas-Austin na 2002 jiri BA na Psychology [1] na Fashion Design wee jirikwa akara iwu ka ọ gụchara na Thurgood Marshall School of Law na Texas Southern University na 2009. [2] [3]

Okoro bi ma na aru oru na Austin, Texas, ma egosipụtala ọrụ ya na gburugburu mba United States na mba uwa nile, nke ndi àmà ama nyere ya ikikie[4]

Ndụ Onye

[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ ya nye nne si Amerika na nna si Naịjirịa bụ agbụrụ Igbo, azụlitere Okoro na Lubbock . [4] [5]

Okoro esonyela na ngosipụta nke ótú na ngosipụta nke onwe n'ọrụ ya niile.

N’afọ 2008, ọrụ nka Dawn rụrụ nke isi ahịrị ya bụ Visjual kollaborativ ihe ngosi nke Miami [4] N’ọnwa Juun 2019, ọ laghachitere dịka onye ngósìpụ̀tà, agbakwunyere Voyager series for humanities. Á gbara ya ajụjụ ọnụ tinyere mmadụ iri abụọ na ise sitere na gburugburu ụwa dịka; Seun Kuti, Berla Mundi na Aya Chebbi . [6]

Kemgbe afọ 2012, Dawn Okoro kewara oge ya dịka onye na-ese ihe na onye nrụpụta dijitalụ na akụkọ Spektruml Austin . [2]

Nrụtụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Bosah, Chukwuemeka. The art of Nigerian women. 
  2. 2.0 2.1 Spectrum News Staff (July 18, 2019). Dawn Okoro: Full-Time Artist, Full-Time Journalist.
  3. Curriculum Vitae.
  4. 4.0 4.1 4.2 Dawn Okoro.
  5. Meet Dawn Okoro.
  6. Artists & Profiles.

Njikọ dị na mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Dawn Okoro . Ozi ndi ozo banyere Dawn Okoro, tinyere oru nka, na edemede.