Dawood Olad Al-Seyed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dawood Olad Al-Seyed
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1953 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ederede Dezie

A mụrụ Dawood Olad Al-Seyed n'ụbọchị iri na anọ nke ọnwa Eprel n'afọ 1953, na Marrakech, Morocco. Ọ bụ onye nduzi Morocco, onye odee ihe nkiri, na onye na-ese foto.[1]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Daoud Aoulad-Syad’s Morocco (en-US). The Eye of Photography Magazine (2018-02-27). Retrieved on 2022-02-09.