De Bruyn

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

De Bruyn bụ aha nna nke Dutch na Afrikaans. "Bruyn" ma ọ bụ "bruijn" bụ mkpụrụ okwu ochie nke "bruin", nke pụtara "acha nchara nchara". Ndị naza aha a gụnyere:

  • Aad de Bruyn (afọ iri na itoolu iri rue afọ iri na itoolu iri na otụ ), onye mmeri mba Dutch ugboro iri atọ na ise na discus, shot put na hammer throw
  • Abraham de Bruyn (c.afọ narị iri ise na iri atọ na itoolu rue narị iri ise na iri asatọ na asaa), onye na-ese ihe na Flemish
  • Anna Maria de Bruyn (17081744), onye Dutch na-eme ihe nkiri na onye na-agba egwú
  • Brian de Bruyn (amụrụ na afọ iri itoolu na iri ise na anọ), onye Dutch a mụrụ na Canada na-egwu ice hockey
  • Erik de Bruyn (amụrụ na afọ nari iri isii na abụọ), onye nduzi ihe nkiri Dutch na onye na-eme ihe nkiri
  • Ettiene de Bruyn (amụrụ na afọ nari iri itoolu iri asaa na asaa), onye na-eme egwuregwu cricket na South Africa
  • Frans De Bruyn (nari iri itoolu iri abụọ na anọ), onye edemede Flemish
  • Günter de Bruyn (1926-2020), onye edemede German
  • Joe de Bruyn (b. 1949), onye ọrụ ụlọ ọrụ ọrụ Australia
  • John de Bruyn (b. 1956), onye na-agba goaltender ice hockey Dutch-Canada
  • Léon De Bruyn [fr; nl] (1838–1908), Belgian politician
  • Michelle De Bruyn (b. 1965), onye na-agba bọọlụ na New Zealand
  • Nicolaes de Bruyn (15711656), onye na-ese ihe na Flemish
  • Paul de Bruyn (1907-1997), onye Germany na America na-agba ọsọ marathon
  • Pierre de Bruyn (b. 1977), onye na-eme egwuregwu cricket na South Africa
  • Piet De Bruyn (b. 1968), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Belgium
  • Robert de Bruyn (b. 1991), onye egwuregwu rugby nke South Africa
  • Sophia De Bruyn (b. 1938), onye na-emegide ịkpa ókè agbụrụ na South Africa na onye omeiwu mpaghara
  • Theunis de Bruyn (b. 1992), onye na-eme egwuregwu cricket na South Africa
  • Tewis de Bruyn (b. 1982), onye egwuregwu rugby nke South Africa
  • Willem de Bruyn [fr; it; nl] (1649–1719), Flemish architect
  • Zander de Bruyn (b. 1975), onye na-eme egwuregwu cricket na South Africa
  • Ray de Bruyn (b. 1963), nwa nwanne nne nke onye na-eme egwuregwu cricket na South Africa