De Villiers

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna de Villiers sitere French na Afrikaans. Ọ nwere ike izo aka na:

  • De Villiers (onye na-ede egwuregwu) (ihe dị ka nafọ otu puku na nari isii rue afọ otu puku na nari nari asatọ na otu), onye France na-ede ihe nkiri na onye na-eme ihe nkiri
  • AB de Villiers, onye bụbu onye na-eme egwuregwu cricket mba Ndịda Africa
  • De Villiers Graaff, onye bụbu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa
  • CJ de Villiers, onye bụbu onye egwuregwu cricket nke Ndịda Africa
  • Fanie de Villiers, onye bụbu onye egwuregwu cricket nke Ndịda Africa
  • Gerard de Villiers, onye France na-ede akụkọ ndị nledo
  • Giniel de Villiers, onye ọkwọ ụgbọala na-agba ọsọ na Ndịda Africa
  • HO de Villiers, onye bụbu onye egwuregwu rugby union nke Ndịda Africa
  • Jackie de Villiers (1894-1960), onye ọka ikpe South Africa
  • Jacob de Villiers (1868-1932), onye ọka ikpe na Chief Justice nke South Africa
  • Jean de Villiers, onye bụbu onye egwuregwu rugby mba South Africa
  • Jan-Izak de Villiers, onye bụbu onye egwuregwu cricket na hockey nke mba Namibia
  • Johan Zulch de Villiers (1845-1910), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa
  • John de Villiers (1842-1914), onye ọka iwu Cape, onye ọka ikpe na onye isi ikpe nke South Africa
  • Juan de Villiers, onye bụbu onye egwuregwu cricket nke South Africa
  • M.L. de Villiers [af] (1885–1977), South African clergyman and composer
  • Nannie de Villiers, onye na-egwu tenis na South Africa
  • Peggy de Villiers (amụrụ n'afọ 1993), onye South Africa na-egwu mmiri ntị chiri
  • Peter de Villiers, onye nkuzi rugby union nke South Africa a kpọrọ aha na 2008 dị ka onye isi nkuzi nke otu mba ahụ, Springboks
  • Philippe de Villiers, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị French
  • Pieter de Villiers, onye na-agba ọsọ na South Africa
  • Pieter de Villiers, onye a mụrụ na South Africa na-egwu egwuregwu rugby mba France
  • Ryan de Villiers (amụrụ n'afọ 1992), onye na-eme ihe nkiri na South Africa