De Vries

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

De Vries bụ otu n'ime aha nna Dutch a na-ahụkarị.[1] Aha nna De Vries na-egosi mmalite ala: "Vriesland" bụ mkpụrụ okwu ochie nke mpaghara Dutch nke Friesland (Frisia). N'ihi ya, "de Vries" pụtara "Frisia". A gbanwere aha ahụ ka ọ bụrụ "DeVries", "de Vries", ma ọ bụ "Devries" na mba ndị ọzọ.

Ndị ọkà mmụta[dezie | dezie ebe o si]

  • Barend de Vries (afọ puku itoolu iri abụọ na ise rue afọ puku iri abụọ na iri) Ọkà mmụta akụ na ụba Dutch na World Bank
  • Benjamin de Vries (amụrụ n'afọ 1923) bụ onye Dutch-Israeli na-akọ akụkọ ihe mere eme nke akụ na ụba
  • Gerda de Vries, onye Canada na-eme mgbakọ na mwepụ
  • Glen de Vries
  • Gustav de Vries (1866-1934) onye Dutch na-eme mgbakọ na mwepụ
  • Hans de Vries (amụrụ n'afọ 1927) Ọkọ akụkọ ihe mere eme nke akụ na ụba Dutch
  • Hent de Vries (amụrụ n'afọ 1958) Ọkà ihe ọmụma Dutch
  • Hessel de Vries (1916-1959) Ọkà mmụta sayensị Dutch
  • Hugo de Vries (1848-1935) Dutch botanist na geneticist
  • Jan de Vries (onye na-asụ asụsụ) (1890-1964) Onye na-akọ akụkọ ifo Dutch German
  • Jan de Vries (ọkọ akụkọ ihe mere eme) (1943) Ọkọ akụkọ ihe nkiri America
  • Jouke de Vries (amụrụ n'afọ 1960)
  • Jurn de Vries (amụrụ n'afọ 1940) bụ ọkà mmụta okpukpe na onye nta akụkọ Dutch
  • Keith DeVries (1937-2006) Onye America na-amụ banyere ihe ochie
  • Kelly DeVries (amụrụ n'afọ 1956) Ọkọ akụkọ ihe mere eme nke oge ochie nke America
  • Marc de Vries (amụrụ n'afọ 1958) Ọkà mmụta sayensị Dutch
  • Margaret Garritsen de Vries (1922 na 2009)
  • Philip James DeVries (amụrụ n'afọ 1952) bụ onye America na-amụ banyere ụmụ ahụhụ na ihe ndị na-ahụ maka evolushọn
  • Rheta Devries (1936-2012) Onye nkuzi America
  • Susanna de Vries (amụrụ n'afọ 1936) Ọkọ akụkọ ihe mere eme nke Australia
  1. Brouwer, Leendert. De top 100 van de familienamen in Nederland. KNAW/Meertens Instituut, 2010.