Debbie Collins

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Debbie Collins
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereDebbie Dezie
aha ezinụlọ yaCollins Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Eprel 1992 Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel, onye asọmpi ịma mma Dezie

Debbie Ugochukwu Collins nuru (amụrụ n'abalị iri na ise n"ọnwa Anọ, n'afọ otu puku, nari iteolu na iri iteolu na abụọ (15 Eprel 1992) onye Nlereanya na ịma mma nke Naijiria ji njide aha na onye na-eme ihe ngosi mara mma nke nọchitere anya Naijiria na asọmpi Miss World 2016.listen [1] Ọ pụtakwara onye mbụ gbara ọsọ na mbipụta 2015 nke Best Girl in Nigeria pageant wee nweta ya ohere ịnọchite anya Naijiria na Miss Universe 2015. Ọ si Ebonyi Steeti.

Egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Nwa agbọghọ Kasị Mma na Naịjirịa 2015[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị iri abụọ na anọ n'ọnwa iri n'afọ puku abụo na iri na ise (24Ọktoba n"afọ 2015), a họpụtara Debbie dị ka onye nke abụọ n "Nwa agbọghọ kachasị mma na Naịjirịa n'"afọ puku abụọ na iri na ise (2015) mgbe ọ na-anọchite anya Ebonyi Steeti. Ọ nọchitere anya Naijiria na asọmpi Miss Universe 2015 na US.[2]

Miss World 2016[dezie | dezie ebe o si]

Debbie nọchitere anya Naijiria na Miss World 2016. Nwa agbọghọ kacha mma na Naịjirịa asọmpi emeghị na 2016 ma dị ka onye mbụ na-esote na afọ puku abụọ na iri na ise (2015) gara aga, a họpụtara ya ka ọ nọchite anya Nigeria na Miss World 2016 pageant.[3]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ndị si Ebonyi Steeti

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "The Most Beautiful Girl in Nigeria MBGN 2015 is Unoaku Anyadike", BellaNaija, 24 October 2015. Retrieved on 24 October 2015.
  2. "Breaking: Miss Anambra wins MBGN 2015", City People Magazine, 24 October 2015. Retrieved on 24 October 2015.
  3. Dailytimes.ng.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Profaịlụ banyere Nwa agbọghọ Kasị Mma na Naịjirịa