Deborah Oluwaseun Odeyemi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Deborah Oluwaseun Odeyemi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereDeborah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Febụwarị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, sprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Deborah Oluwaseun Odeyemi (amụrụ na mkpụrụ ụbochị iri abụọ na-otu n'ọnwa Febụwarị na-afọ 1995) bụ onye Naijiria na-agba ọsọ nke na-agba 100 mita, 200 mita, 4 x 100 mita na sprint medley relay.[1] O sonyere na asọmpi 4 × 100 mita relay na-afọ 2015 World Championships na Athletics na Beijing, China.[2]

Iji ọgwụ ọjọọ eme ihe[dezie | dezie ebe o si]

Odeyemi nwalere na ọ nwere metenolone anabolic steroid na sample anakọtara na Nigerian Championship na mkpụrụ ụbọchị iri atọ n'ọnwa Julaị na-afọ 2015. A kagbuola nsonaazụ ya site na 2015 World Championships in Athletics ma nye ya mmachibido iwu afọ anọ site na egwuregwu.

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Deborah Oluwaseun Odeyemi at World Athletics
  1. Deborah Oluwaseun Odeyemi. All Athletics. Archived from the original on 27 August 2016. Retrieved on 13 September 2015.
  2. Infostrada Sports Event Frames - SPORTS Results. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 13 September 2015.