Delly Singah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Delly |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1989 |
Ebe ọmụmụ | Bamenda |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, omee |
Delly Singah bụ onye mgbasa ozi a mụrụ na Cameroon, onye na-eme egwuregwu na onye ọrụ ebere. A maara ya nke ọma maka Delly's Matchups, ngwa weebụ na Delly TV, na-agbasa ozi mbụ na-anọchite anya ọdịbendị Afrịka na azụmaahịa, ntụrụndụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị kwa izu.[1][2][3]
Ezinụlọ
[dezie | dezie ebe o si]Delly, bụ onye Cameroon a mụrụ na UK na-eme egwuregwu, onye obodo Ngie, na Momo (department) Northwest Region (Cameroon). Ebe nrụọrụ weebụ akwụkwọ akụkọ na mbipụta nke ọnwa March 28, afọ 2019, kwupụtara na ọ bụ nwa nke abụọ n'ezinụlọ nke mmadụ anọ, amụrụ ma zụlite Delphine Anon Singah Tianin Bamenda isi obodo nke mpaghara North West nke Cameroon.[3] Enweghị ozi gbasara ndị mụrụ ya; mmadụ nwere ike inye aka gbasaa isiokwu a na ndabere nke Delly.[4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]A chọpụtara Delly, maka ihe ngosi TV n'ịntanetị na Delly TV Date na kpakpando na DEBATE, nke malitere n'ọnwa July afọ 2018. Onye ọbịa nke onye Cameroon na-agba bọọlụ Eyong Enoh ndị na-eme ihe nkiri Nkanya Nkwai Nchifor Valery, ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị wdg.[5] Akwụkwọ akụkọ Sun News Paper kpọrọ ya ụlọ mmepụta ihe maka ọdịnaya nke oge a na nke mbụ na-anọchite anya ọdịbendị, asụsụ, ụdị, na ihe ọhụrụ ndị Afrịka.
Dịka onye ọrụ ebere, ọ bụ onye guzobere Delly Singah Foundation na-enyere aka ịmalite azụmaahịa na ọrụ na Cameroon.[6] Mgbe a jụrụ ya ihe masịrị ya, ọ gwara akwụkwọ akụkọ Sun
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Delly Singah lụrụ Philip Samson, onye Cameroon / Nigeria Gospel Artist na keyboardist. Ha nwere nwa nwoke.
Onyinye na nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ihe nrite | Ụdị | Onye Nwetara ya | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2018 | Cameroon Women Career Award (CWCA), | Onye mgbasa ozi | Ya onwe ya | Merie |
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị na-eme ihe nkiri Cameroon
- Ihe nkiri nke Cameroon
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Delly Singah : An Inspiration For Today's Girl Child. thesuncameroon.cm (2019-02-04). Archived from the original on 2020-11-23. Retrieved on 2019-06-13.
- ↑ Cameroonian Matchmaker And Media Sensation Delly Singah Philips of Delly TV Bring Classy Style Back In Vogue. mammypi.com. Archived from the original on 2019-07-22. Retrieved on 2019-06-15.
- ↑ 3.0 3.1 Exclusive interview with pioneer Cameroon's relationship matchmaker – Delly Singah. thepostnewspapercameroon. Archived from the original on 2019-07-22. Retrieved on 2019-06-19.
- ↑ Media Personality Delly Singah of Delly Tv Shows off Her Beautiful Dress at the 2018 Cameroon Career Women Awards in the UK (22 October 2018).
- ↑ delly-singah-philips-took-to-her-facebook-page-on-the-24th-of-august-2018-and-posted-hello-family. Camerou cameroon-concord.com (2018-08-28). Archived from the original on 2019-12-22. Retrieved on 2019-07-14.
- ↑ Delly Singah Philips took to her Facebook page on the 24th of August 2018 and posted;Hello Family....... cameroon-concord.com. Archived from the original on 2018-08-31.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- dellysingah (@dellysingah) on Twitter. twitter.com. Retrieved on 2019-07-15.