Democracy in America
Ọdịdị
Democracy in America
| Oge/afọ mmalite | 1830s |
|---|---|
| aha | De la démocratie en Amérique |
| ụdị | ákọ na uche |
| nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | Democracy in America, Q109782036, Q109782296, Democracy in America, Democracy in America (Reeve) |
| Onye nchepụta | Alexis de Tocqueville |
| Odee akwụkwọ | Alexis de Tocqueville |
| mba osi | Panama City |
| asụsụ eji dee ọrụ | French |
| copyright status | Public domain, Public domain |
De La Démocratie en Amérique (French pronunciation: [dəla demɔkʁasi ɑ̃n‿ameˈʁik]; bipụtara na mpịakọta abụọ, nke mbụ na afo 1835 na nke abụọ na afo 1840) bụ ederede French nke Alexis de Tocqueville dere.[1][2] Aha ya na-asụgharị n'ụzọ nkịtị ka On Democracy na Amerika, mana nsụgharị Bekee ndị ọrụ gọọmentị na'ozuzu ha bụ Democracy na Amerika. N'akwụkwọ ahụ, onye odee akwukwo ahu bù Tocqueville na-enyocha mgbanwe ọchịchị onye kwuo uche ya nke o kwenyere na ọ na'ime ọtụtụ narị afọ gara aga.
- ↑ de Tocqueville (1835). De la démocratie en Amérique, 1st, Paris: Librairie de Charles Gosselin. Retrieved on 24 June 2015. via Gallica; de Tocqueville (1835). De la démocratie en Amérique, 1st, Paris: Librairie de Charles Gosselin. Retrieved on 24 June 2015. via Gallica
- ↑ de Tocqueville (1840). De la démocratie en Amérique, 1st, Paris: Librairie de Charles Gosselin. Retrieved on 24 June 2015. via Gallica; de Tocqueville (1840). De la démocratie en Amérique, 1st, Paris: Librairie de Charles Gosselin. Retrieved on 24 June 2015. via Gallica