Demsa
Ọdịdị
Demsa
mba/obodo | Kameroon ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Nord, Bénoué ![]() |
nhazi ọnọdụ | 9°32′0″N 13°14′0″E ![]() |


Demsa bụ ọchịchị ime obodo nke Adamawa State, Nigeria nwere isi ụlọ ọrụ dị na Demsa. Demsa dị n'akụkụ osimiri Benue. Ndị bi na ya bụ 180,251. Ọ bụ agbụrụ dị ka Bachama, Batta, Yandang, Bille, Mbula, Maya, Bare na fulani bi na ya.
Asụsụ
[dezie | dezie ebe o si]Asụsụ ndị a na-asụ na Demsa LGA
- Bacama
- Bali
- Bata
- Bille
- Mbula-Bwazza
"AN OVERVIEW OF BACHAMA HISTORY". Adigaproductions's Blog. 2010-07-01. Retrieved 2017-11-12. "Nigeria - Languages". Ethnologue, 22d edition. Feb 2019. s Nigeria