Desiré Ecaré
Ọdịdị
Desiré Ecaré
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Côte d'Ivoire |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Eprel 1939 |
Ebe ọmụmụ | Abidjan |
Ụbọchị ọnwụ ya | 16 Febụwarị 2009 |
Ebe ọ nwụrụ | Abidjan |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Institut des hautes études cinématographiques |
Désiré Ecaré (April 15, 1939 na Treichville, Côte d'Ivoire - February 16, 2009 na Abidjan, Côte d"Ivoire) bụ onye nduzi ihe nkiri si Ivory Coast.[1] Ọ duziri ihe nkiri Faces of Women na 1985, nke gara n'ihu merie FIPRESCI Prize na Cannes Film Festival.[2]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Cote d'Ivoire: Cinéma - Désiré Ecaré n'est plus", AllAfrica.com, 17 February 2009. Retrieved on 4 June 2015. (in French)
- ↑ africine.org
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Curry, Ginette Ịkpọlite ụmụ nwanyị Afrịka: Ọganihu nke Mgbanwe. Cambridge Scholars Press, London. Jenụwarị 4, 2004. [1].
- Desiré Ecaré at IMDb