Gaa na ọdịnaya

Destiney Philoxy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Destiney Philoxy
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika, Rwanda Dezie
Obodo maka egwuregwuRwanda Dezie
Aha enyereDestiney, Promise Dezie
Aha ezinụlọ yaPhiloxy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Ọktoba 2000 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Massachusetts Amherst Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuUMass Minutewomen basketball Dezie
Ụdị egwuregwuBasketball Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpiNCAA Division I women's basketball Dezie

Destiney Promise Philoxy (amụrụ ya n'ụbọchị iri abụọ na ise n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2000) bụ onye obodo Rwandan-American na-atu basketbọọlụ . [1]

Destiney nwetara akara 17.4, 2.4 rebounds na 3.4 assists kwa egwuregwu na 2023 Women's Afrobasket. [2]N'afọ 2023, ọ sonyeere na klọb basketball nke ụmụ nwanyị REG tupu 2023 FIBA Africa Women's Basketball League (AWBL).

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Destiney Promise Philoxy. FIBA.basketball (2000-10-25). Retrieved on 2024-03-18.
  2. Sikubwabo (2023-12-03). Destiney Philoxy joins REG ahead of Africa Women's Basketball League. The New Times. Retrieved on 2024-03-18.