Diéné Diawara
Ọdịdị
Diéné Diawara
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Mali, France |
| Obodo maka egwuregwu | Mali |
| Aha ezinụlọ ya | Diawara |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Jenụwarị 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Hamdallaye |
| Nwanne | Nare Diawara, Lamine Diawara |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Cavigal Nice Basket |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Diéné Diawara (amụrụ n'afọ 1988) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball na Limoges ABC nke French Ligue Féminine de Basketball . Diawara na-asọ mpi maka otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke mba Mali.[1] Na FIBA Africa Championship maka umunwaayi na afọ 2007 na Senegal, o nyeere ndị otu ya aka imeri asọmpi ahụ, na-eme ka ọ ruo eru maka Basketball na afọ 2008 Summer Olympics. Diawara bụkwa onye kachasị rebounder nke asọmpi ahụ. Ọ bụ nwanne nwanyị Lamine Diawara na Nare Diawara.