Diana Balayera

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Diana Balayera (amụrụ ya na onwa Jenụwarị n’abali iri abuo na asato n’afo 1996) bụ onye na-atu basketbọọlụ nke etiti nke na-atu maka otu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Mali na otu basketbọọlụ Charnay Bourgogne Sud W na mba France. [1] [2] [3][4][4]

Akụkọ Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Diana Balayera na-egwuri egwu maka Champagne W n'oge 2020 - 2021 tupu ebufee ya na Charnay Bourgogne Sud W na abali itoolu nke onwa Jenụwarị n’afo 2022. O meriri n'afọ 2022-2023 na 2023-2024 French Cup Women na Charnay Bourgogne Sud W. [4] Ọ gbara egwuregwu iri ano na isii ya na Maeva Djaidi- Tabdi dịka ndị otu na Charnay . [5]

Ndị otu mba Mali[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ otu n'ime ndị otu egwuregwu bọọlụ mba Mali maka 2022 FIBA Women's Basketball World Cup na FIBA Women 's AfroBasket nke afo 2023 . [6][4] Ọ bụ onye egwuregwu nwanyị nke mbụ nke afọ 2023 3×3 maka otu mba Mali.[7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Eurobasket. Diana Balayera, Basketball Player, News, Stats - afrobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-03-27.
  2. Basketball: Diana Balayera (en). www.tennis24.com. Retrieved on 2024-03-27.
  3. Diana Balayera stats | Sofascore. www.sofascore.com. Retrieved on 2024-03-27.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 Diana Balayera (Charnay Bourgogne Sud) - Player Profile - Flashscore.com.ng (en-NG). www.flashscore.com.ng. Retrieved on 2024-03-27. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  5. Proballers. Diana Balayera Teammates details (en). Proballers. Retrieved on 2024-03-27.
  6. Diana Balayera - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-27.
  7. Who started 2023 as number one 3x3 player in your National Federation? (en). fiba3x3.com. Retrieved on 2024-03-27.